1 Ndị Eze 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị+ na okwu Jehova ruru Ịlaịja ntị n’afọ nke atọ, sị: “Gaa gosi Ehab onwe gị, n’ihi na ekpebisiwo m ike ime ka mmiri zoo n’elu ala.”+
18 O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị+ na okwu Jehova ruru Ịlaịja ntị n’afọ nke atọ, sị: “Gaa gosi Ehab onwe gị, n’ihi na ekpebisiwo m ike ime ka mmiri zoo n’elu ala.”+