Ilu 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka mmadụ wee bụrụ onye a kụziiri amamihe+ na ịdọ aka ná ntị,+ iji ghọta okwu nghọta+ dị na ya, Ilu 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe amamihe banyere n’obi gị,+ ihe ọmụma abụrụkwa ihe na-atọ mkpụrụ obi gị ụtọ,+ Ilu 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nzuzu bụụrụ onye na-enweghị uche ịṅụrị ọṅụ,+ ma onye nwere nghọta na-eje ije n’ụzọ kwụ ọtọ.+