1 Jọn 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ebe ọ bụ na anyị ma na ọ na-anụ ihe ọ bụla anyị na-arịọ ya, anyị ma na anyị ga-enweta ihe anyị na-arịọ, ebe ọ bụ ya ka anyị rịọrọ ihe ndị ahụ.+
15 Ebe ọ bụ na anyị ma na ọ na-anụ ihe ọ bụla anyị na-arịọ ya, anyị ma na anyị ga-enweta ihe anyị na-arịọ, ebe ọ bụ ya ka anyị rịọrọ ihe ndị ahụ.+