1 Jọn 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụrụkwa na anyị maara na ọ na-anụ olu anyị n’ihe ọ bụla anyị na-arịọ,+ anyị maara na anyị ga-enweta ihe niile anyị rịọrọ, ebe ọ bụ ya ka anyị rịọrọ ihe ndị ahụ.+
15 Ọ bụrụkwa na anyị maara na ọ na-anụ olu anyị n’ihe ọ bụla anyị na-arịọ,+ anyị maara na anyị ga-enweta ihe niile anyị rịọrọ, ebe ọ bụ ya ka anyị rịọrọ ihe ndị ahụ.+