Luk 11:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, ọ bụrụ na unu ma otú e si enye ụmụ unu ezigbo onyinye, ọ bụ eziokwu na unu bụ ndị ajọ omume, ọ̀ bụ na Nna unu nke nọ n’eluigwe agaghị enye ndị na-arịọ ya mmụọ nsọ ha na-arịọ ya?”+ Jọn 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe ọ bụla unu rịọkwara n’aha m, m ga-eme ya, ka e wee si n’aka Ọkpara ahụ nye Nna m otuto.+
13 N’ihi ya, ọ bụrụ na unu ma otú e si enye ụmụ unu ezigbo onyinye, ọ bụ eziokwu na unu bụ ndị ajọ omume, ọ̀ bụ na Nna unu nke nọ n’eluigwe agaghị enye ndị na-arịọ ya mmụọ nsọ ha na-arịọ ya?”+