1 Ndị Eze 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Eze nwaanyị Shiba+ nọ na-anụ akụkọ banyere Sọlọmọn n’ihe metụtara aha Jehova.+ O wee jiri ajụjụ ndị na-agbagwoju anya bịa ịnwale ya.+ 1 Ndị Eze 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ekwetaghị m ihe e kwuru ruo mgbe m bịara ka m jiri anya m hụ; ma, lee! a gwarughị m ọkara ya.+ Amamihe na ịba ụba gị akarịwo ihe a na-anụ bụ́ nke m nụkwara.+
10 Eze nwaanyị Shiba+ nọ na-anụ akụkọ banyere Sọlọmọn n’ihe metụtara aha Jehova.+ O wee jiri ajụjụ ndị na-agbagwoju anya bịa ịnwale ya.+
7 Ekwetaghị m ihe e kwuru ruo mgbe m bịara ka m jiri anya m hụ; ma, lee! a gwarughị m ọkara ya.+ Amamihe na ịba ụba gị akarịwo ihe a na-anụ bụ́ nke m nụkwara.+