1 Ihe E Mere 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova wee na-eme ka Sọlọmọn dị nnọọ ukwuu+ n’anya Izrel dum, meekwa ka o nwee ebube nke ọ na-enwebeghị eze ọ bụla chịrị Izrel tupu ya onwe ya nwere ụdị ya.+ 2 Ihe E Mere 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, Eze Sọlọmọn nwere akụnụba+ na amamihe+ karịa ndị eze niile nọ n’ụwa. Ekliziastis 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Aghọrọ m onye ukwu, baakwa ọgaranya karịa onye ọ bụla dịrị ndụ na Jeruselem+ tupu mụ onwe m. M ka nwekwara amamihe m.+
25 Jehova wee na-eme ka Sọlọmọn dị nnọọ ukwuu+ n’anya Izrel dum, meekwa ka o nwee ebube nke ọ na-enwebeghị eze ọ bụla chịrị Izrel tupu ya onwe ya nwere ụdị ya.+
9 Aghọrọ m onye ukwu, baakwa ọgaranya karịa onye ọ bụla dịrị ndụ na Jeruselem+ tupu mụ onwe m. M ka nwekwara amamihe m.+