1 Ndị Eze 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 lee! m ga-eme ihe i kwuru.+ Lee! M ga-enye gị obi nwere amamihe na nke na-aghọta ihe,+ nke mere na ọ dịtụbeghị onye dị ka gị dịworo ndụ tupu gị onwe gị, ọ dịghịkwa onye ga-ebili mgbe ị nwụsịrị nke ga-adị ka gị.+ 2 Ihe E Mere 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Aka wee na-esi Sọlọmọn nwa Devid ike n’ọbụbụeze ya,+ Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya+ ma na-eme ka ọ dị nnọọ ukwuu.+
12 lee! m ga-eme ihe i kwuru.+ Lee! M ga-enye gị obi nwere amamihe na nke na-aghọta ihe,+ nke mere na ọ dịtụbeghị onye dị ka gị dịworo ndụ tupu gị onwe gị, ọ dịghịkwa onye ga-ebili mgbe ị nwụsịrị nke ga-adị ka gị.+
1 Aka wee na-esi Sọlọmọn nwa Devid ike n’ọbụbụeze ya,+ Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya+ ma na-eme ka ọ dị nnọọ ukwuu.+