25 Jehova wee na-eme ka Sọlọmọn dị nnọọ ukwuu+ n’anya Izrel dum, meekwa ka o nwee ebube nke ọ na-enwebeghị eze ọ bụla chịrị Izrel tupu ya onwe ya nwere ụdị ya.+
42 A ga-akpọlite eze nwaanyị ndịda+ n’oge ikpe ya na ọgbọ a, ọ ga-amakwa ha ikpe; n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụ amamihe Sọlọmọn, ma, lee! e nwere onye ka Sọlọmọn n’ebe a.+