Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+ Matiu 6:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Ya mere, burunụ ụzọ na-achọ alaeze ahụ na ezi omume Chineke,+ a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile.+ Ndị Efesọs 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma onye ahụ nke pụrụ ime ihe nke ukwuu karịa ihe niile anyị na-arịọ ma ọ bụ na-eche n’echiche,+ dị ka ike ya nke na-arụ ọrụ n’ime anyị si dị,+
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+
33 “Ya mere, burunụ ụzọ na-achọ alaeze ahụ na ezi omume Chineke,+ a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile.+
20 Ma onye ahụ nke pụrụ ime ihe nke ukwuu karịa ihe niile anyị na-arịọ ma ọ bụ na-eche n’echiche,+ dị ka ike ya nke na-arụ ọrụ n’ime anyị si dị,+