Ndị Rom 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na ọ bụ na ya ka a na-ekpughe ezi omume nke Chineke+ n’ihi okwukwe+ mmadụ nwere, nke na-eme ka o nwekwuo okwukwe, dị nnọọ ka e dere, sị: “Ma onye ezi omume ga-esi n’okwukwe dị ndụ.”+ Ndị Rom 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na alaeze Chineke+ abụghị iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ,+ kama ọ bụ ezi omume+ na udo+ na ọṅụ+ nke na-esite na mmụọ nsọ.
17 n’ihi na ọ bụ na ya ka a na-ekpughe ezi omume nke Chineke+ n’ihi okwukwe+ mmadụ nwere, nke na-eme ka o nwekwuo okwukwe, dị nnọọ ka e dere, sị: “Ma onye ezi omume ga-esi n’okwukwe dị ndụ.”+
17 N’ihi na alaeze Chineke+ abụghị iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ,+ kama ọ bụ ezi omume+ na udo+ na ọṅụ+ nke na-esite na mmụọ nsọ.