Matiu 6:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Ya mere, burunụ ụzọ na-achọ alaeze ahụ na ezi omume Chineke,+ a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile.+ Luk 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma mgbe ndị Farisii jụrụ ya oge alaeze Chineke ga-abịa,+ ọ zara ha, sị: “Alaeze Chineke agaghị abịa n’ụzọ pụtara oké ìhè,
33 “Ya mere, burunụ ụzọ na-achọ alaeze ahụ na ezi omume Chineke,+ a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile.+
20 Ma mgbe ndị Farisii jụrụ ya oge alaeze Chineke ga-abịa,+ ọ zara ha, sị: “Alaeze Chineke agaghị abịa n’ụzọ pụtara oké ìhè,