Ndị Rom 14:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na ọ bụghị iri nri na ịṅụ mmanya ga-eme ka mmadụ baa n’Alaeze Chineke,+ kama ọ bụ ezi omume na udo na ọṅụ, nke mmụọ nsọ na-eme ka mmadụ nwee. Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:17 Ụlọ Nche,6/15/2008, p. 31
17 N’ihi na ọ bụghị iri nri na ịṅụ mmanya ga-eme ka mmadụ baa n’Alaeze Chineke,+ kama ọ bụ ezi omume na udo na ọṅụ, nke mmụọ nsọ na-eme ka mmadụ nwee.