Ndị Rom 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè na mmadụ pụrụ ịbụ onye ezi omume n’ihu Chineke+ n’adabereghị n’iwu, dị ka Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma+ na-agba àmà ya;+
21 Ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè na mmadụ pụrụ ịbụ onye ezi omume n’ihu Chineke+ n’adabereghị n’iwu, dị ka Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma+ na-agba àmà ya;+