Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+ Ndị Rom 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na ọ bụ na ya ka a na-ekpughe ezi omume nke Chineke+ n’ihi okwukwe+ mmadụ nwere, nke na-eme ka o nwekwuo okwukwe, dị nnọọ ka e dere, sị: “Ma onye ezi omume ga-esi n’okwukwe dị ndụ.”+
4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+
17 n’ihi na ọ bụ na ya ka a na-ekpughe ezi omume nke Chineke+ n’ihi okwukwe+ mmadụ nwere, nke na-eme ka o nwekwuo okwukwe, dị nnọọ ka e dere, sị: “Ma onye ezi omume ga-esi n’okwukwe dị ndụ.”+