Matiu 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ole ndị ka m ga-eji ọgbọ a tụnyere?+ Ọ dị ka ụmụntakịrị nọ ọdụ n’ọma ahịa, ndị na-etiku ndị ha na ha na-egwurikọ egwu,+ Matiu 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ana m agwa unu na e nwere ihe ka ụlọ nsọ ahụ+ n’ebe a. Luk 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 A ga-akpọlite eze nwaanyị+ ndịda n’oge ikpe, ya na ndị ọgbọ a, ọ ga-ama ha ikpe; n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn, ma, lee! onye ka Sọlọmọn+ nọ n’ebe a.
16 “Ole ndị ka m ga-eji ọgbọ a tụnyere?+ Ọ dị ka ụmụntakịrị nọ ọdụ n’ọma ahịa, ndị na-etiku ndị ha na ha na-egwurikọ egwu,+
31 A ga-akpọlite eze nwaanyị+ ndịda n’oge ikpe, ya na ndị ọgbọ a, ọ ga-ama ha ikpe; n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn, ma, lee! onye ka Sọlọmọn+ nọ n’ebe a.