1 Ndị Eze 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Sọlọmọn nọkwasịrị n’ocheeze Devid bụ́ nna ya;+ ọbụbụeze ya wee guzosie ike nke ukwuu.+