1 Ndị Eze 1:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ọ bụghị naanị nke ahụ, Sọlọmọn anọkwasịwo n’ocheeze.+ 1 Ihe E Mere 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Sọlọmọn wee malite ịnọkwasị n’ocheeze+ Jehova dị ka eze n’ọnọdụ Devid nna ya, o nwekwara ihe ịga nke ọma,+ ndị Izrel dum na-erubekwara ya isi. 2 Ihe E Mere 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Aka wee na-esi Sọlọmọn nwa Devid ike n’ọbụbụeze ya,+ Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya+ ma na-eme ka ọ dị nnọọ ukwuu.+ Abụ Ọma 132:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na ụmụ gị edebe ọgbụgba ndụ m+Na ihe ncheta m ga-akụziri ha,+Ụmụ ha kwa ga-anọkwasị n’ocheeze gị+Ruo mgbe ebighị ebi.”+
23 Sọlọmọn wee malite ịnọkwasị n’ocheeze+ Jehova dị ka eze n’ọnọdụ Devid nna ya, o nwekwara ihe ịga nke ọma,+ ndị Izrel dum na-erubekwara ya isi.
1 Aka wee na-esi Sọlọmọn nwa Devid ike n’ọbụbụeze ya,+ Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya+ ma na-eme ka ọ dị nnọọ ukwuu.+
12 Ọ bụrụ na ụmụ gị edebe ọgbụgba ndụ m+Na ihe ncheta m ga-akụziri ha,+Ụmụ ha kwa ga-anọkwasị n’ocheeze gị+Ruo mgbe ebighị ebi.”+