1 Ihe E Mere 29:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nyekwa Sọlọmọn nwa m obi zuru ezu+ iji na-edebe ihe i nyere n’iwu,+ ihe àmà gị+ na ụkpụrụ gị,+ nakwa iji na-eme ihe niile, nakwa iji wuo nnukwu ụlọ+ a nke m meworo nkwadebe maka ya.”+ Abụ Ọma 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụzọ Jehova niile bụ obiọma na eziokwuNye ndị na-edebe ọgbụgba ndụ ya+ na ihe ncheta ya.+
19 Nyekwa Sọlọmọn nwa m obi zuru ezu+ iji na-edebe ihe i nyere n’iwu,+ ihe àmà gị+ na ụkpụrụ gị,+ nakwa iji na-eme ihe niile, nakwa iji wuo nnukwu ụlọ+ a nke m meworo nkwadebe maka ya.”+