1 Ndị Eze 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Sọlọmọn nọkwasịrị n’ocheeze Devid bụ́ nna ya;+ ọbụbụeze ya wee guzosie ike nke ukwuu.+ 1 Ihe E Mere 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Sọlọmọn wee malite ịnọkwasị n’ocheeze+ Jehova dị ka eze n’ọnọdụ Devid nna ya, o nwekwara ihe ịga nke ọma,+ ndị Izrel dum na-erubekwara ya isi. Abụ Ọma 132:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova aṅụworo Devid iyi,+N’ezie, ọ gaghị ahapụ imezu ya:+“M ga-eme ka mkpụrụ nke afọ gị+Nọkwasị n’ocheeze gị.+
23 Sọlọmọn wee malite ịnọkwasị n’ocheeze+ Jehova dị ka eze n’ọnọdụ Devid nna ya, o nwekwara ihe ịga nke ọma,+ ndị Izrel dum na-erubekwara ya isi.
11 Jehova aṅụworo Devid iyi,+N’ezie, ọ gaghị ahapụ imezu ya:+“M ga-eme ka mkpụrụ nke afọ gị+Nọkwasị n’ocheeze gị.+