Ilu 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+ Luk 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 A ga-akpọlite eze nwaanyị+ ndịda n’oge ikpe, ya na ndị ọgbọ a, ọ ga-ama ha ikpe; n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn, ma, lee! onye ka Sọlọmọn+ nọ n’ebe a.
15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+
31 A ga-akpọlite eze nwaanyị+ ndịda n’oge ikpe, ya na ndị ọgbọ a, ọ ga-ama ha ikpe; n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụrụ amamihe Sọlọmọn, ma, lee! onye ka Sọlọmọn+ nọ n’ebe a.