Nehemaya 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sanbalat na Gishem wee zitere m ozi ozugbo, sị: “Bịa ka anyị zukọta+ n’oge a kara aka n’obodo nta ndị dị na ndagwurugwu* Ono.”+ Ma ha nọ na-akpa nkata imerụ m ahụ́.+ Emọs 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, onye nwere nghọta ga-agba nkịtị n’oge ahụ, n’ihi na ọ ga-abụ oge ọdachi.+
2 Sanbalat na Gishem wee zitere m ozi ozugbo, sị: “Bịa ka anyị zukọta+ n’oge a kara aka n’obodo nta ndị dị na ndagwurugwu* Ono.”+ Ma ha nọ na-akpa nkata imerụ m ahụ́.+