Abụ Ọma 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha na-agwa ibe ha okwu ụgha;+Ha na-eji egbugbere ọnụ ire ụtọ+ ekwu okwu ọbụna n’ihu abụọ.+ Abụ Ọma 37:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ajọ omume na-akpa nkata megide onye ezi omume,+Ọ na-atakwa ikikere ezé megide ya.+ Abụ Ọma 37:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ajọ omume na-echebiri onye ezi omume,+Na-achọkwa igbu ya.+