Abụ Ọma 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ ya jupụtara n’ịṅụ iyi na aghụghọ na mmegbu.+Nsogbu na ihe ọjọọ dị n’okpuru ire ya.+ Abụ Ọma 41:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụkwa na mmadụ abịa ịhụ m, ihe o bu n’obi bụ ịghara m ụgha;+Ọ ga-achọta ihe ọjọọ;Ọ ga-apụ; ọ ga-anọ n’èzí na-ekwu ya.+
6 Ọ bụrụkwa na mmadụ abịa ịhụ m, ihe o bu n’obi bụ ịghara m ụgha;+Ọ ga-achọta ihe ọjọọ;Ọ ga-apụ; ọ ga-anọ n’èzí na-ekwu ya.+