Abụ Ọma 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-ebibi ndị na-ekwu okwu ụgha.+Jehova kpọrọ onye na-awụfu ọbara+ na onye na-aghọ aghụghọ+ asị. Abụ Ọma 59:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi mmehie ha ji ọnụ ha mee, bụ́ okwu nke si n’egbugbere ọnụ ha;+Ka e jidekwa ha na nganga ha,+Ee, n’ihi ọbụbụ ọnụ na okwu aghụghọ ha na-ekwu ugboro ugboro. Ndị Rom 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ọnụ ha jupụtakwara n’ịbụ ọnụ na okwu ọjọọ.”+ 1 Pita 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na, “onye chọrọ ịhụ ndụ n’anya, chọọkwa iji anya ya hụ ezi ụbọchị,+ ya gbochie ire+ ya ikwu ihe ọjọọ, gbochiekwa egbugbere ọnụ ya ikwu okwu aghụghọ,+
12 N’ihi mmehie ha ji ọnụ ha mee, bụ́ okwu nke si n’egbugbere ọnụ ha;+Ka e jidekwa ha na nganga ha,+Ee, n’ihi ọbụbụ ọnụ na okwu aghụghọ ha na-ekwu ugboro ugboro.
10 N’ihi na, “onye chọrọ ịhụ ndụ n’anya, chọọkwa iji anya ya hụ ezi ụbọchị,+ ya gbochie ire+ ya ikwu ihe ọjọọ, gbochiekwa egbugbere ọnụ ya ikwu okwu aghụghọ,+