2 Eze wee kwuo ka a kpọọ ndị dibịa anwansi+ na ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ na ndị dibịa afa na ndị Kaldia ka ha bịa kọọrọ eze nrọ ọ rọrọ.+ Ha wee bata guzo n’ihu eze.
7 “N’oge ahụ, ndị dibịa anwansi, ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ, ndị Kaldia+ na ndị na-agụ kpakpando+ batara; m wee kọọrọ ha nrọ m rọrọ, ma ha akọghịrị m isi ya.+