Daniel 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ihe ọ bụla nke chọrọ amamihe na nghọta+ nke eze jụrụ ha ajụjụ banyere ya, ọ chọpụtara na ha maara ya ọbụna okpukpu iri karịa ndị dibịa anwansi+ niile na ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ,+ bụ́ ndị nọ n’ebe niile ọ na-achị.
20 Ma ihe ọ bụla nke chọrọ amamihe na nghọta+ nke eze jụrụ ha ajụjụ banyere ya, ọ chọpụtara na ha maara ya ọbụna okpukpu iri karịa ndị dibịa anwansi+ niile na ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ,+ bụ́ ndị nọ n’ebe niile ọ na-achị.