Aịzaya 47:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ike ìgwè ndị ndụmọdụ gị agwụwo gị. Ka ha bilie ugbu a zọpụta gị, bụ́ ndị na-efe eluigwe, ndị na-ele kpakpando,+ ndị na-eme ka a mara ihe ga-adakwasị gị mgbe ọnwa ọhụrụ pụtara. Daniel 2:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Daniel wee kwuo n’ihu eze, sị: “Ndị amamihe, ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ, ndị dibịa anwansi na ndị na-agụ kpakpando enweghị ike ịkọrọ eze ihe nzuzo eze chọrọ ka a kọọrọ ya.+
13 Ike ìgwè ndị ndụmọdụ gị agwụwo gị. Ka ha bilie ugbu a zọpụta gị, bụ́ ndị na-efe eluigwe, ndị na-ele kpakpando,+ ndị na-eme ka a mara ihe ga-adakwasị gị mgbe ọnwa ọhụrụ pụtara.
27 Daniel wee kwuo n’ihu eze, sị: “Ndị amamihe, ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ, ndị dibịa anwansi na ndị na-agụ kpakpando enweghị ike ịkọrọ eze ihe nzuzo eze chọrọ ka a kọọrọ ya.+