Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 2:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Rubere Jehova bụ́ Chineke gị isi site n’ije ije n’ụzọ ya,+ site n’idebe ụkpụrụ ya, ihe o nyere n’iwu na ihe o kpere n’ikpe+ na ihe àmà ya, dị ka ihe e dere n’iwu Mozis si dị,+ ka i wee jiri akọ na-eme ihe niile ị na-eme, jirikwa akọ na-eme ihe n’ebe ọ bụla i chere ihu;

  • Abụ Ọma 19:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+

      Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+

  • Abụ Ọma 107:43
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 43 Ònye maara ihe? Ọ ga-ahụ ihe ndị a,+

      Chebakwara obiọma Jehova echiche.+

  • Abụ Ọma 111:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe.+

      ש [Sin]

      Ndị niile na-edebe iwu ya nwere ezi nghọta.+

      ת [Tọọ]

      Otuto ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+

  • Abụ Ọma 119:98
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  98 Ihe i nyere n’iwu na-eme ka m mara ihe karịa ndị iro m,+

      N’ihi na ọ bụ nke m ruo mgbe ebighị ebi.+

  • Ilu 10:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Onye nwere obi amamihe ga-anabata ihe e nyere n’iwu,+ ma onye dị nzuzu n’egbugbere ọnụ ya ka a ga-azọda n’ala.+

  • Jeremaya 8:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ihere emewo ndị maara ihe.+ Ụjọ atụwo ha, a ga-ejidekwa ha. Lee! Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya