Abụ Ọma 119:98 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 98 Iwu gị na-eme ka m mara ihe karịa ndị iro m,+N’ihi na ọ na-edu m ruo mgbe ebighị ebi.