Ilu 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye gbagọrọ agbagọ n’obi agaghị enweta ihe ọma,+ onye ire abụọ ga-adabakwa n’oké nsogbu.+ Ilu 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Egbugbere ọnụ onye nzuzu na-ese okwu,+ ọnụ ya na-akpọkwa ụtarị òkù.+ Ekliziastis 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Okwu ọnụ onye maara ihe na-eweta ihu ọma,+ ma egbugbere ọnụ onye nzuzu na-eloda ya.+