1 Ndị Eze 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Obi ụtọ na-adịrị ndị gị;+ obi ụtọ+ na-adịrị ndị a na-ejere gị ozi bụ́ ndị na-eguzo n’ihu gị mgbe niile, na-ege ntị n’amamihe gị!+ Job 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Okwu gị na-eme ka onye ọ bụla sụrụ ngọngọ bilie;+Ị na-emekwa ka ikpere na-adịghị ike sie ike.+ Abụ Ọma 37:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ ọnụ onye ezi omume na-ekwupụta amamihe n’olu dị ala,+Ọ bụkwa ire ya na-ekwu ihe ziri ezi.+ Ilu 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Egbugbere ọnụ onye ezi omume na-azụ ọtụtụ ndị dị ka atụrụ,+ ma ndị nzuzu na-anwụ n’ihi enweghị uche.+ Luk 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha niile wee malite ịgba àmà dị mma banyere ya, okwu ọma+ ndị si n’ọnụ ya na-apụta tụkwara ha n’anya, ha wee na-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+ Ndị Efesọs 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka okwu rere ure ghara isi unu n’ọnụ pụta,+ kama nke ahụ, ka ọ bụrụ okwu dị mma maka iwuli elu dị ka ọ pụrụ ịdị mkpa, ka o wee mee ka ndị na-anụ ya nweta ihe dị mma.+
8 Obi ụtọ na-adịrị ndị gị;+ obi ụtọ+ na-adịrị ndị a na-ejere gị ozi bụ́ ndị na-eguzo n’ihu gị mgbe niile, na-ege ntị n’amamihe gị!+
21 Egbugbere ọnụ onye ezi omume na-azụ ọtụtụ ndị dị ka atụrụ,+ ma ndị nzuzu na-anwụ n’ihi enweghị uche.+
22 Ha niile wee malite ịgba àmà dị mma banyere ya, okwu ọma+ ndị si n’ọnụ ya na-apụta tụkwara ha n’anya, ha wee na-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+
29 Ka okwu rere ure ghara isi unu n’ọnụ pụta,+ kama nke ahụ, ka ọ bụrụ okwu dị mma maka iwuli elu dị ka ọ pụrụ ịdị mkpa, ka o wee mee ka ndị na-anụ ya nweta ihe dị mma.+