Diuterọnọmi 33:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Obi ụtọ na-adịrị gị, Izrel!+Ònye dị ka gị,+Bụ́ ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta nke na-enyere gị aka,+Onye bụkwa mma agha gị nke dị ebube?+Ya mere, ndị iro gị ga-atụ egwu n’ihu gị,+Gị onwe gị ga-azọda ebe ndị dị elu ha.”+ Ilu 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Obi ụtọ na-adịrị onye chọtaworo amamihe,+ na onye nwetara nghọta,+ Ilu 8:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Obi ụtọ na-adịrị onye na-ege m ntị site n’ịmụrụ anya n’ọnụ ụzọ m kwa ụbọchị, site n’iche nche n’idé ndị dị n’ọnụ ụzọ m.+
29 Obi ụtọ na-adịrị gị, Izrel!+Ònye dị ka gị,+Bụ́ ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta nke na-enyere gị aka,+Onye bụkwa mma agha gị nke dị ebube?+Ya mere, ndị iro gị ga-atụ egwu n’ihu gị,+Gị onwe gị ga-azọda ebe ndị dị elu ha.”+
34 Obi ụtọ na-adịrị onye na-ege m ntị site n’ịmụrụ anya n’ọnụ ụzọ m kwa ụbọchị, site n’iche nche n’idé ndị dị n’ọnụ ụzọ m.+