2 Ihe E Mere 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Obi ụtọ+ na-adịrị ndị gị, obi ụtọ na-adịkwara ndị a na-ejere gị ozi bụ́ ndị na-eguzo n’ihu gị mgbe niile na-ege ntị n’amamihe gị.+
7 Obi ụtọ+ na-adịrị ndị gị, obi ụtọ na-adịkwara ndị a na-ejere gị ozi bụ́ ndị na-eguzo n’ihu gị mgbe niile na-ege ntị n’amamihe gị.+