Ilu 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Obi ụtọ na-adịrị onye chọtaworo amamihe,+ na onye nwetara nghọta,+ Ilu 8:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Obi ụtọ na-adịrị onye na-ege m ntị site n’ịmụrụ anya n’ọnụ ụzọ m kwa ụbọchị, site n’iche nche n’idé ndị dị n’ọnụ ụzọ m.+
34 Obi ụtọ na-adịrị onye na-ege m ntị site n’ịmụrụ anya n’ọnụ ụzọ m kwa ụbọchị, site n’iche nche n’idé ndị dị n’ọnụ ụzọ m.+