Diuterọnọmi 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ọ ga-adị n’aka ya, ọ ga na-agụ ya n’ụbọchị niile nke ndụ ya,+ ka o wee mụta ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke ya iji debe ihe niile e kwuru n’iwu a nakwa ụkpụrụ ndị a site n’ime ha;+ Diuterọnọmi 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, debenụ okwu ọgbụgba ndụ a ma mee ha, ka unu wee mee ka ihe niile unu ga-eme gaa nke ọma.+ Ekliziastis 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
19 “Ọ ga-adị n’aka ya, ọ ga na-agụ ya n’ụbọchị niile nke ndụ ya,+ ka o wee mụta ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke ya iji debe ihe niile e kwuru n’iwu a nakwa ụkpụrụ ndị a site n’ime ha;+
13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.