Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 4:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Debenụ ha, meekwanụ ha, n’ihi na nke a ga-egosi na unu nwere amamihe+ nakwa na unu nwere nghọta+ n’anya ndị ga-anụ banyere ụkpụrụ ndị a niile, ha ga-asịkwa, ‘N’ezie, mba ukwu a bụ ndị maara ihe ma nwee nghọta.’+

  • Diuterọnọmi 8:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ị ga-echeta Jehova bụ́ Chineke gị, n’ihi na ọ bụ ya na-enye gị ike i ji akpata akụ̀;+ ka o wee debe ọgbụgba ndụ ya nke ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi, dị ka ọ dị taa.+

  • Joshụa 1:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 “Naanị nwee obi ike, dịkwa ike nke ukwuu ka i wee lezie anya mezuo iwu ahụ dum nke Mozis ohu m nyere gị.+ Ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka i wee jiri amamihe mee ihe n’ebe ọ bụla ị na-aga.+

  • 1 Ndị Eze 2:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Rubere Jehova bụ́ Chineke gị isi site n’ije ije n’ụzọ ya,+ site n’idebe ụkpụrụ ya, ihe o nyere n’iwu na ihe o kpere n’ikpe+ na ihe àmà ya, dị ka ihe e dere n’iwu Mozis si dị,+ ka i wee jiri akọ na-eme ihe niile ị na-eme, jirikwa akọ na-eme ihe n’ebe ọ bụla i chere ihu;

  • Abụ Ọma 103:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ma obiọma Jehova na-adị site na mgbe ebighị ebi ọbụna ruo mgbe ebighị ebi+

      N’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+

      Ezi omume ya na-adịkwara ụmụ ụmụ ha,+

  • Abụ Ọma 103:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 N’ebe ndị na-edebe ọgbụgba ndụ ya nọ,+

      Nakwa n’ebe ndị na-echeta iwu ya iji debe ya nọ.+

  • Luk 11:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ma ọ sịrị: “Ee e, kama nke ahụ, Obi ụtọ na-adịrị ndị na-anụ okwu Chineke ma na-edebe ya!”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya