Abụ Ọma 100:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na Jehova dị mma;+Obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi,+Ikwesị ntụkwasị obi ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Abụ Ọma 118:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 118 Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma;+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 136:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 136 Keleenụ Jehova n’ihi na ọ dị mma:+N’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
5 N’ihi na Jehova dị mma;+Obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi,+Ikwesị ntụkwasị obi ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+