Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 29:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ya mere, debenụ okwu ọgbụgba ndụ a ma mee ha, ka unu wee mee ka ihe niile unu ga-eme gaa nke ọma.+

  • Abụ Ọma 1:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Kama iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+

      Ọ na-agụkwa iwu ya n’olu dị ala ehihie na abalị.+

  • Abụ Ọma 112:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 112 Toonụ Jaa!+

      א [Alef]

      Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+

      ב [Bet]

      Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+

  • Abụ Ọma 119:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Obi ụtọ na-adịrị ndị na-edebe ihe ncheta ya;+

      Ha ji obi ha dum na-achọ ya.+

  • Aịzaya 56:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Obi ụtọ na-adịrị mmadụ efu nke na-eme ihe a,+ na nwa nke mmadụ nke na-edebe ya,+ onye na-edebe ụbọchị izu ike ka ọ ghara imerụ ya,+ onye na-edebekwa aka ya ka ọ ghara ime ụdị ihe ọjọọ ọ bụla.+

  • Matiu 7:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 “Ọ bụghị onye ọ bụla nke na-asị m, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,’ ga-aba n’alaeze eluigwe, kama ọ bụ onye na-eme+ uche Nna m nke nọ n’eluigwe ga-aba na ya.+

  • Jems 1:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Ma onye na-enyocha iwu ahụ zuru okè+ nke na-eweta nnwere onwe, onye nọgidekwara n’ime ya, ga-enwe obi ụtọ+ n’ime ya eme, n’ihi na ọ bụghị onye na-echefu ihe ọ nụrụ, kama ọ bụ onye na-arụ ọrụ ahụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya