Levitikọs 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Ọ bụrụ na unu ana-eje ije n’ụkpụrụ m, na-edebekwa ihe m nyere n’iwu ma na-eme ha,+ Ilu 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jisie ịdọ aka ná ntị ike;+ ahapụla ya.+ Chekwaa ya, n’ihi na ọ bụ ya bụ ndụ gị.+