5 ma unu echefuchawo ndụmọdụ ahụ nke na-agwa unu okwu dị ka ụmụ, sị:+ “Nwa m, eledala ịdọ aka ná ntị nke si n’aka Jehova anya, adakwala mbà mgbe ọ na-abara gị mba;+
11 N’eziokwu, ọ dịghị ịdọ aka ná ntị ọ bụla nke na-eyi ihe na-enye ọṅụ mgbe a na-adọ ya, kama ọ na-eyi ihe mwute;+ ma n’ikpeazụ, ọ na-amịrị ndị e ji ya zụọ mkpụrụ udo,+ ya bụ, ezi omume.+