Ndị Filipaị 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka unu wee jupụta ná mkpụrụ ezi omume,+ nke si n’aka Jizọs Kraịst, iji wetara Chineke otuto na ịja mma.+ Jems 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A na-aghakwa mkpụrụ+ nke ezi omume+ n’ebe udo+ dị maka ndị na-eme udo.+
11 ka unu wee jupụta ná mkpụrụ ezi omume,+ nke si n’aka Jizọs Kraịst, iji wetara Chineke otuto na ịja mma.+