Diuterọnọmi 32:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 N’ihi na ọ bụghịrị unu okwu na-abaghị uru,+ kama ọ bụ ndụ unu,+ unu ga-esitekwa n’okwu a mee ka ụbọchị unu dị ogologo n’ala ahụ unu na-agafe Jọdan inweta.”+ Ilu 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ha ga-abụkwara mkpụrụ obi gị ndụ,+ bụkwaara olu gị ihe ịchọ mma.+
47 N’ihi na ọ bụghịrị unu okwu na-abaghị uru,+ kama ọ bụ ndụ unu,+ unu ga-esitekwa n’okwu a mee ka ụbọchị unu dị ogologo n’ala ahụ unu na-agafe Jọdan inweta.”+