16 Akwụkwọ Nsọ dum si n’ike mmụọ nsọ Chineke,+ ọ bara uru iji ya zie ihe,+ iji ya dọọ mmadụ aka ná ntị,+ iji ya mee ka ihe guzozie,+ na iji ya nye ọzụzụ+ n’ezi omume,
12 N’ihi na okwu+ Chineke dị ndụ+ ma na-akpa ike,+ dịkwa nkọ karịa mma agha ihu abụọ+ ọ bụla, ọ na-amabakwa ọbụna ruo n’ikewa mkpụrụ obi+ na mmụọ,+ ma nkwonkwo ma ụmị ha, o nwekwara ike ịchọpụta echiche na ihe mmadụ bu n’obi.+