Ilu 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Naranụ ịdọ aka ná ntị m kama ịnara ọlaọcha, narakwanụ ihe ọmụma kama ịnara ọlaedo kasị mma.+ Ilu 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Nụrụnụ ịdọ aka ná ntị wee mara ihe,+ unu elegharakwala ya anya ma ọlị.+ Ilu 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Zụta eziokwu,+ erekwala ya; zụtakwa amamihe na ịdọ aka ná ntị na nghọta.+ Ndị Hibru 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+
6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+