Abụ Ọma 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha bụ ihe a na-achọsi ike karịa ọlaedo, ee, karịa ọlaedo dị ukwuu a nụchara anụcha;+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ+ na mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụta.+ Abụ Ọma 119:72 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 Iwu+ si n’ọnụ gị dị m mma,+Karịa ọtụtụ puku ọlaedo na ọlaọcha.+ Abụ Ọma 119:127 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 127 Ọ bụ ya mere m ji hụ ihe i nyere n’iwu n’anya+Karịa ọlaedo, ọbụna ọlaedo a nụchara anụcha.+ Ilu 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 n’ihi na ọ dị mma inweta ya dị ka uru karịa inweta ọlaọcha dị ka uru, inweta ya dị ka ihe mmadụ rụpụtara dịkwa mma karịa inweta ọlaedo.+ Ilu 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Lee nnọọ ka inweta amamihe si dị mma karịa ọlaedo!+ A ga-ahọrọkwa inweta nghọta karịa ọlaọcha.+ Ilu 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọlaedo dị, nkume kọral dịkwa n’ụba; ma egbugbere ọnụ nke na-ekwupụta ihe ọmụma bụ arịa dị oké ọnụ ahịa.+
10 Ha bụ ihe a na-achọsi ike karịa ọlaedo, ee, karịa ọlaedo dị ukwuu a nụchara anụcha;+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ+ na mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụta.+
14 n’ihi na ọ dị mma inweta ya dị ka uru karịa inweta ọlaọcha dị ka uru, inweta ya dị ka ihe mmadụ rụpụtara dịkwa mma karịa inweta ọlaedo.+
15 Ọlaedo dị, nkume kọral dịkwa n’ụba; ma egbugbere ọnụ nke na-ekwupụta ihe ọmụma bụ arịa dị oké ọnụ ahịa.+