Abụ Ọma 119:127 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 127 Ọ bụ ya mere m ji hụ ihe i nyere n’iwu n’anya+Karịa ọlaedo, ọbụna ọlaedo a nụchara anụcha.+ Ilu 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Naranụ ịdọ aka ná ntị m kama ịnara ọlaọcha, narakwanụ ihe ọmụma kama ịnara ọlaedo kasị mma.+ Ekliziastis 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na amamihe bụ ihe nchebe,+ dịkwa ka ego bụ ihe nchebe;+ ma ihe ihe ọmụma ji ka mma bụ na amamihe na-echebe ndị nwe ya ndụ.+
12 N’ihi na amamihe bụ ihe nchebe,+ dịkwa ka ego bụ ihe nchebe;+ ma ihe ihe ọmụma ji ka mma bụ na amamihe na-echebe ndị nwe ya ndụ.+