Ilu 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụụrụ ndị na-ejide ya aka osisi nke ndụ,+ ndị na-ejidesikwa ya aka ike+ ka a ga-akpọ ndị obi ụtọ.+ Ilu 8:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 N’ihi na onye na-achọta m ga-achọta ndụ,+ nwetakwa amara n’aka Jehova.+ Ilu 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ bụ m ga-eme ka ụbọchị gị dị ọtụtụ,+ a ga-atụkwasịkwara gị ọtụtụ afọ ndụ.+
18 Ọ bụụrụ ndị na-ejide ya aka osisi nke ndụ,+ ndị na-ejidesikwa ya aka ike+ ka a ga-akpọ ndị obi ụtọ.+