Diuterọnọmi 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka i wee tụọ egwu+ Jehova bụ́ Chineke gị iji debe ụkpụrụ ya niile na iwu ya niile m na-enye gị, gị na nwa gị na nwa nwa gị,+ ụbọchị niile nke ndụ gị, ka ụbọchị gị wee dị ogologo.+ Ilu 8:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 N’ihi na onye na-achọta m ga-achọta ndụ,+ nwetakwa amara n’aka Jehova.+ Ilu 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụ egwu Jehova ga-atụkwasịrị mmadụ ọtụtụ ụbọchị,+ ma a ga-eme ka afọ ndụ ndị ajọ omume dị mkpụmkpụ.+
2 ka i wee tụọ egwu+ Jehova bụ́ Chineke gị iji debe ụkpụrụ ya niile na iwu ya niile m na-enye gị, gị na nwa gị na nwa nwa gị,+ ụbọchị niile nke ndụ gị, ka ụbọchị gị wee dị ogologo.+
27 Ọ bụ egwu Jehova ga-atụkwasịrị mmadụ ọtụtụ ụbọchị,+ ma a ga-eme ka afọ ndụ ndị ajọ omume dị mkpụmkpụ.+