Ilu 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ihe dị oké ọnụ ahịa nke ọgaranya bụ obodo ya siri ike.+ Mbibi nke ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha bụ ogbenye ha dara.+ Luk 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ana m asịkwa unu, Jirinụ akụ̀ ajọ omume+ metara onwe unu ndị enyi,+ ka ọ ga-abụ, mgbe akụ̀ dị otú ahụ na-adịkwaghị, ha ewee nabata unu n’ebe obibi ebighị ebi.+
15 Ihe dị oké ọnụ ahịa nke ọgaranya bụ obodo ya siri ike.+ Mbibi nke ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha bụ ogbenye ha dara.+
9 “Ana m asịkwa unu, Jirinụ akụ̀ ajọ omume+ metara onwe unu ndị enyi,+ ka ọ ga-abụ, mgbe akụ̀ dị otú ahụ na-adịkwaghị, ha ewee nabata unu n’ebe obibi ebighị ebi.+